ProZ.com translation contests »
Mox presents: "The comic life of a translator" » English to Igbo » Entry by George Ihematulam


Source text in English

Translation by George Ihematulam (#29693)

Source text image

I began the revision and realized that it was a humongous pile of excrement produced by Gurgle!

Nonetheless, I delivered a perfect translation... but the customer had my sublime work edited by some illiterate jerk who ruined it!

And they published online my now-defective translation alongside my name!

Amalitere m mmegharị ahụ ma chọpụta na ọ bụ nnukwu ngwako nke gurgle meputara

Ka o sina dị, ewepụtara m nsụgharị zuru oke ... mana onye ahịa ahụ degharịrị ọrụ ebube m ma mebie ya site n'aka onye n amaghị akwụkwọ

Ugbu a ha e bipụtala insụgharị m na-ezighi ezi na ịntanetị ma tinyekwe aha m!


Discuss this entry