ProZ.com translation contests »
Mox presents: "The comic life of a translator" » English to Igbo » Entry by JUSTIN IKWUKA


Source text in English

Translation by JUSTIN IKWUKA (#29789)

Source text image

I began the revision and realized that it was a humongous pile of excrement produced by Gurgle!

Nonetheless, I delivered a perfect translation... but the customer had my sublime work edited by some illiterate jerk who ruined it!

And they published online my now-defective translation alongside my name!

M malitere nlegharị ahụ ma chọpụta na ọ bụ nnukwu ikpo nsị nke Gurgle mepụtara!

Ka o sina dị, M nyefere nsụgharị zuru oke... mana onye ahịa ahụ nyere onye nzuzu enweghị mmụta ọrụ m dị ebube nke o mebiri!

Ma ha bipụtara ọrụ m nke emebiworo ugbu a n’akụkụ aha m n’ịntanetị!


Discuss this entry